Breeze
Ihe nkiri ogologo SEC kwadoro
E bipụtara: Novemba 13, 2023

Breeze bụ ihe nkiri e mepụtara site na mmekorita dị mkpa n'akụkọ ihe mere eme n'etiti Nollywood na Securities & Exchange Commission Nigeria. Ihe nkiri a na-akọ njem ndụ Grace (Ayo Adesanya), nwanyị hụrụ ndụ okomoko n'anya ma na-enwe mmasị imefu ego di ya. Ụfọdụ ihe merenụ gbanwere ndụ ya nke ukwuu, ọ ga-anagidekwa mgbanwe ndị ahụ; n'ime ya, ọ mụtara ihe gbasara ịchekwa ego na itinye ego.
Onye duziri ya: Kunle Afolayan
Afọ e mepụtara ya: 2011
Lelee Akụkụ 1 n'ime 5:
Lelee Akụkụ 2 n'ime 5
Lelee Akụkụ 3 n'ime 5
Lelee Akụkụ 4 n'ime 5
Lelee Akụkụ 5 n'ime 5