Ọkwa maka nzukọ ịntanetị nke atọ nke Kọmitii Ahịa Isi Ego (CMC) 2021 E bipụtara: Ọktoba 20, 2021
A haziri nzukọ ịntanetị nke atọ nke Kọmitii Ahịa Isi Ego (CMC) 2021 ka ọ mee na Tọzdee, 11 Nọvemba, 2021. Mkparịta ụka a na-emebu na ndị nta akụkọ ga-eme n’echi ya, ya bụ Fraịdee, 12 Nọvemba, 2021.
Ịga ihe omume abụọ a bụ naanị site na ọkpụkpọ òkù.
A na-atụ anya ka ndị niile a kpọrọ òkù nọrọ n'oche ha tupu ma ọ bụ n'oge 9.45am.
Daalụ.
NDỊ NCHỊKWA BINYEERE AKA