Ajụjụ Ndị A Na-ajụkarị Banyere Idozi Ọtụtụ Ndenye Aha Maka Ịzụta Òkè E bipụtara: Novemba 6, 2018
Securities and Exchange Commission ("Kọmishọn ahụ") anatala ajụjụ n'aka ndị na-etinye ego chọrọ (a) ịmata òkè ndị ha nwetara ma ọ bụ zụtara site n'ịdenye aha ọtụtụ ugboro n'ọrịre mbak e mere nye ọha na eze, nakwa (b) ịzọrọ oke uru mbak gbakọtara na mbak ndị ahụ.
N'ihi ya, Kọmishọn ahụ achịkọtala ajụjụ ndị a dịka Ajụjụ Ndị A Na-ajụkarị (FAQs) iji duzie ọha na eze na-etinye ego. Pịa ebe a maka ajụjụ na azịza ndị a